Full width home advertisement

Cool Worship

Gospel Rap

Post Page Advertisement [Top]




[verse 1]
Ima nma chukwu, onu apughi iko ya,
(Goodness of God, Mouth can not express it).
Ihu na anya ya, kariri anyi na nghota
(his Love is beyond our understanding)
Udo nke ona enye, uwa apughi inye ya,
(The peace that He gives the world can not give)
Okwesiri otuto hallelujah
(He deserves all the praise hallelujah)

[verse 1]
Ima nma chukwu, onu apughi iko ya,
(Goodness of God, Mouth can not express it).
Ihu na anya ya, ariri anyi na nghota
(his Love is beyond our understanding)
Udo nke ona enye, uwa apughi inye ya,
(The peace that He gives the world can not give)
Okwesiri otuto hallelujah
(He deserves all the praise hallelujah)

[verse 2]
Ona edumu nwayo, gafe ndagwurugwu,
(He leads me gentle, through valley)
Ona enyemu onu, ona akasimu obi,
(He gives me joy, He comforts me)
Nga-abuku ya abu, ututu na abali,
(I will sing to Him, morning and night)
Okwesiri otutu, hallelujah
(He deserves all the praise hallelujah)

[verse 2]
Ona edumu nwayo, gafe ndagwurugwu,
(He leads me gentle, through valley)
Ona enyemu onu, ona akasimu obi,
(He gives me joy, He comforts me)
Nga-abuku ya abu, ututu na abali,
(I will sing to Him, morning and night)
Okwesiri otutu, hallelujah
(He deserves all the praise hallelujah)

[chorus]
He rescued me from the miry clay
Omewo kam guzo n'elu oke nkume
(He made me stand, on a solid rock)
Otinyewo abu uto n'onum ta
(He has put sweet song in my mouth today)
Abu otutu hallelujah
(Song of praise hallelujah)

He rescued me from the miry clay
Omewo kam guzo n'elu oke nkume
(He made me stand, on a solid rock)
Otinyewo abu uto n'onum ta
(He has put sweet song in my mouth today)
Abu otutu hallelujah
(Song of praise hallelujah)

[verse 3]
Omatawo ndi nwere ezincheghari
(He knows those, with real repentance)
Omatawo ndi ji-okwukwe n'efe ya
(He knows those, who serve Him by faith)
Omatawo ndi nwere ezincheghari
(He knows those, with real repentance)
Okwere ha nkwa udo, hallelujah,
(He promised them peace, hallelujah)

[verse 3]
Omatawo ndi nwere ezincheghari
(He knows those, with real repentance)
Omatawo ndi ji-okwukwe n'efe ya
(He knows those, who serve Him by faith)
Omatawo ndi nwere ezincheghari
(He knows those, with real repentance)
Okwere ha nkwa udo, hallelujah,
(He promised them peace, hallelujah)

[verse 1]
Ima nma chukwu, onu apughi iko ya,
(Goodness of God, Mouth can not express it).
Ihu na anya ya, ariri anyi na nghota
(his Love is beyond our understanding)
[verse 2
Nga-abuku ya abu, ututu na abali,
(I will sing to Him, morning and night)
Okwesiri otutu, hallelujah
(He deserves all the praise hallelujah)]

[chorus]
He rescued me from the miry clay
Omewo kam guzo n'elu oke nkume
(He made me stand, on a solid rock)
Otinyewo abu uto n'onum ta
(He has put sweet song in my mouth today)
Abu otutu hallelujah
(Song of praise hallelujah)

He rescued me from the miry clay
Omewo kam guzo n'elu oke nkume
(He made me stand, on a solid rock)
Otinyewo abu uto n'onum ta
(He has put sweet song in my mouth today)
Abu otutu hallelujah
(Song of praise hallelujah)

Bia nu kele ya
(Come and worship Him)
Eze Ora
(The King of all)
Bia nu kele ya
(Come and worship Him)
Eze Ora
(The King of all)



WATCH VIDEO

No comments:

Post a Comment

Multiplex Google Ads

Bottom Ad [Post Page]